Ndị Hibru 4:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ya mere, ka anyị jiri nkwuwa okwu+ bịaruo+ ocheeze nke obiọma na-erughịrị mmadụ nso, ka e wee meere anyị ebere, nwetakwa obiọma na-erughịrị mmadụ n’oge kwesịrị ekwesị mgbe enyemaka dị anyị mkpa.+
16 Ya mere, ka anyị jiri nkwuwa okwu+ bịaruo+ ocheeze nke obiọma na-erughịrị mmadụ nso, ka e wee meere anyị ebere, nwetakwa obiọma na-erughịrị mmadụ n’oge kwesịrị ekwesị mgbe enyemaka dị anyị mkpa.+