Abụ Ọma 101:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Onye ọ bụla nke na-ekwutọ ibe ya na nzuzo,+M ga-emechi ya ọnụ.+Onye ọ bụla anya ya dị mpako, onye obi ya dịkwa nganga,+Agaghị m edili ihe ọ na-eme.+ Ilu 6:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 onye akaebe ụgha nke na-ekupụ okwu ụgha dị ka ume,+ na onye ọ bụla nke na-ezisa esemokwu n’etiti ụmụnne.+
5 Onye ọ bụla nke na-ekwutọ ibe ya na nzuzo,+M ga-emechi ya ọnụ.+Onye ọ bụla anya ya dị mpako, onye obi ya dịkwa nganga,+Agaghị m edili ihe ọ na-eme.+
19 onye akaebe ụgha nke na-ekupụ okwu ụgha dị ka ume,+ na onye ọ bụla nke na-ezisa esemokwu n’etiti ụmụnne.+