1 Timoti 3:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 O kwesịkwara ịbụ onye ndị nọ n’èzí na-agbara akaebe dị mma,+ ka o wee ghara ịdaba ná nkọcha na n’ọnyà+ Ekwensu.
7 O kwesịkwara ịbụ onye ndị nọ n’èzí na-agbara akaebe dị mma,+ ka o wee ghara ịdaba ná nkọcha na n’ọnyà+ Ekwensu.