Jọn 6:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Nke a bụ uche nke onye ahụ zitere m, na agaghị m atụfu ihe ọ bụla n’ime ihe niile o nyere m kama na m ga-akpọlite ya n’ọnwụ+ n’ụbọchị ikpeazụ. Jọn 17:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 “Ihe m na-arịọ gị abụghị ka ị kpọpụ ha n’ụwa, kama ka i chee ha nche n’ihi ajọ onye ahụ.+ 2 Timoti 1:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ọ bụ n’ihi nke a ka m na-atakwa ahụhụ+ ndị a, ma ihere adịghị eme m.+ N’ihi na amaara m onye m kweere na ya, enwekwara m obi ike na o nwere ike iche ihe m nyefere n’aka ya nche+ ruo ụbọchị ahụ.+ 2 Timoti 4:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Onyenwe anyị ga-anapụta m n’ajọ ọrụ niile,+ ọ ga-azọpụtakwa m maka alaeze eluigwe ya.+ Ka otuto dịrị ya ruo mgbe niile ebighị ebi. Amen. 1 Pita 1:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 unu ndị ike Chineke na-echebe site n’okwukwe+ maka nzọpụta+ a na-aga ikpughe+ n’oge ikpeazụ.+
39 Nke a bụ uche nke onye ahụ zitere m, na agaghị m atụfu ihe ọ bụla n’ime ihe niile o nyere m kama na m ga-akpọlite ya n’ọnwụ+ n’ụbọchị ikpeazụ.
12 Ọ bụ n’ihi nke a ka m na-atakwa ahụhụ+ ndị a, ma ihere adịghị eme m.+ N’ihi na amaara m onye m kweere na ya, enwekwara m obi ike na o nwere ike iche ihe m nyefere n’aka ya nche+ ruo ụbọchị ahụ.+
18 Onyenwe anyị ga-anapụta m n’ajọ ọrụ niile,+ ọ ga-azọpụtakwa m maka alaeze eluigwe ya.+ Ka otuto dịrị ya ruo mgbe niile ebighị ebi. Amen.