1 Ndị Kọrịnt 2:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ma onye anụ ahụ́ na-achị adịghị anabata ihe ndị metụtara mmụọ Chineke, n’ihi na ha bụụrụ ya ihe nzuzu; ọ pụghịkwa ịmara ha,+ n’ihi na a na-enyocha ha n’ụzọ ime mmụọ. Jud 19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ndị a bụ ndị na-akpata nkewa,+ ndị anụ ahụ́ na-achị,+ ndị na-ejighị ihe ime mmụọ kpọrọ ihe.+
14 Ma onye anụ ahụ́ na-achị adịghị anabata ihe ndị metụtara mmụọ Chineke, n’ihi na ha bụụrụ ya ihe nzuzu; ọ pụghịkwa ịmara ha,+ n’ihi na a na-enyocha ha n’ụzọ ime mmụọ.