2 Timoti 1:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ka Onyenwe anyị mee ka o nweta ebere+ n’aka Jehova n’ụbọchị ahụ.+ Ị maara nke ọma banyere ozi niile o jere n’Efesọs. Taịtọs 3:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 ọ bụghị n’ihi ọrụ+ ezi omume nke anyị rụrụ,+ kama dị ka ebere ya si dị,+ ọ zọpụtara anyị site n’ịsa ahụ́+ ahụ nke mere ka anyị dị ndụ+ nakwa site n’iji mmụọ nsọ mee ka anyị dị ọhụrụ.+
18 Ka Onyenwe anyị mee ka o nweta ebere+ n’aka Jehova n’ụbọchị ahụ.+ Ị maara nke ọma banyere ozi niile o jere n’Efesọs.
5 ọ bụghị n’ihi ọrụ+ ezi omume nke anyị rụrụ,+ kama dị ka ebere ya si dị,+ ọ zọpụtara anyị site n’ịsa ahụ́+ ahụ nke mere ka anyị dị ndụ+ nakwa site n’iji mmụọ nsọ mee ka anyị dị ọhụrụ.+