11 “‘M kwaturu ala unu, dị ka mụ onwe m bụ́ Chineke kwaturu Sọdọm na Gọmọra.+ Unu wee dị ka nkụ a lọpụtara n’ọkụ;+ ma unu alọghachikwuteghị m,’+ ka Jehova kwuru.
8 Ya mere, ọ bụrụ na aka gị ma ọ bụ ụkwụ gị na-eme ka ị sụọ ngọngọ, gbupụ ya tụfuo;+ ọ kaara gị mma ibu nkwarụ ma ọ bụ ịda ngwọrọ nweta ndụ kama inwe aka abụọ ma ọ bụ ụkwụ abụọ e wee tụba gị n’ọkụ ebighị ebi.+