Mkpughe 20:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 M wee hụ otu nnukwu ocheeze dị ọcha na onye nọ ọdụ na ya.+ Ụwa na eluigwe sikwa n’ihu ya gbapụ,+ ọ dịghịkwa ebe a hụrụ ha ga-adị.
11 M wee hụ otu nnukwu ocheeze dị ọcha na onye nọ ọdụ na ya.+ Ụwa na eluigwe sikwa n’ihu ya gbapụ,+ ọ dịghịkwa ebe a hụrụ ha ga-adị.