Mkpughe 1:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “Abụ m Alfa na Omega,”+ ka Jehova Chineke kwuru, “Onye dị adị na onye dịbu adị na onye na-abịa,+ Onye Pụrụ Ime Ihe Niile.”+ Mkpughe 22:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Abụ m Alfa na Omega,+ onye mbụ na onye ikpeazụ,+ mmalite na ọgwụgwụ.
8 “Abụ m Alfa na Omega,”+ ka Jehova Chineke kwuru, “Onye dị adị na onye dịbu adị na onye na-abịa,+ Onye Pụrụ Ime Ihe Niile.”+