Ndị Rom 11:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ọ dị mma! A nyakapụrụ ha n’ihi na ha enweghị okwukwe,+ ma ọ bụ okwukwe mere i ji guzoro.+ Kwụsị inwe echiche dị elu,+ kama na-atụ egwu.+ Ndị Hibru 3:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ya mere, anyị na-ahụ na ha enweghị ike ịbanye n’ihi enweghị okwukwe.+ 1 Jọn 5:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 A gbaworo onye ahụ nke nwere okwukwe n’ebe Ọkpara Chineke nọ àmà.+ Onye na-enweghị okwukwe n’ebe Chineke nọ emewo ya onye ụgha,+ n’ihi na o nweghị okwukwe n’àmà ahụ a gbara,+ nke Chineke gbara dị ka onye àmà+ banyere Ọkpara ya.
20 Ọ dị mma! A nyakapụrụ ha n’ihi na ha enweghị okwukwe,+ ma ọ bụ okwukwe mere i ji guzoro.+ Kwụsị inwe echiche dị elu,+ kama na-atụ egwu.+
10 A gbaworo onye ahụ nke nwere okwukwe n’ebe Ọkpara Chineke nọ àmà.+ Onye na-enweghị okwukwe n’ebe Chineke nọ emewo ya onye ụgha,+ n’ihi na o nweghị okwukwe n’àmà ahụ a gbara,+ nke Chineke gbara dị ka onye àmà+ banyere Ọkpara ya.