Jọn 20:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ma e dere ihe ndị a+ ka unu wee kwere na Jizọs bụ Kraịst, Ọkpara Chineke, ka unu wee nwee ndụ site n’aha ya n’ihi na unu kweere.+
31 Ma e dere ihe ndị a+ ka unu wee kwere na Jizọs bụ Kraịst, Ọkpara Chineke, ka unu wee nwee ndụ site n’aha ya n’ihi na unu kweere.+