Luk 12:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “Ya mere, ana m asị unu, Onye ọ bụla nke na-ekwupụta+ na mụ na ya dị n’otu n’ihu ndị mmadụ, Nwa nke mmadụ ga-ekwupụtakwa na ya na ya dị n’otu n’ihu ndị mmụọ ozi Chineke.+
8 “Ya mere, ana m asị unu, Onye ọ bụla nke na-ekwupụta+ na mụ na ya dị n’otu n’ihu ndị mmadụ, Nwa nke mmadụ ga-ekwupụtakwa na ya na ya dị n’otu n’ihu ndị mmụọ ozi Chineke.+