Mkpughe 2:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Degara mmụọ ozi+ nke ọgbakọ dị n’Efesọs+ akwụkwọ, sị: Ihe ndị a ka onye ahụ nke chị kpakpando asaa+ ahụ n’aka nri ya na-ekwu, onye ahụ nke na-eje ije n’etiti ihe ndọba oriọna asaa ahụ e ji ọlaedo rụọ,+
2 “Degara mmụọ ozi+ nke ọgbakọ dị n’Efesọs+ akwụkwọ, sị: Ihe ndị a ka onye ahụ nke chị kpakpando asaa+ ahụ n’aka nri ya na-ekwu, onye ahụ nke na-eje ije n’etiti ihe ndọba oriọna asaa ahụ e ji ọlaedo rụọ,+