Jọn 6:69 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 69 Anyị ekwerewokwa ma mara na ị bụ Onye Nsọ nke Chineke.”+ Ọrụ Ndịozi 3:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ee, unu gọnahụrụ onye nsọ na onye ezi omume ahụ,+ unu rịọkwara ka a hapụrụ unu otu nwoke, bụ́ ogbu ọchụ,+ n’emeghị ya ihe ọ bụla, Ndị Hibru 7:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 N’ihi na ụdị nnukwu onye nchụàjà a kwesịrị anyị,+ onye na-eguzosi ike n’ihe,+ onye na-adịghị aghụghọ,+ onye a na-emerụghị emerụ,+ onye e kewapụrụ n’ebe ndị mmehie nọ,+ o wee dị elu karịa eluigwe.+
14 Ee, unu gọnahụrụ onye nsọ na onye ezi omume ahụ,+ unu rịọkwara ka a hapụrụ unu otu nwoke, bụ́ ogbu ọchụ,+ n’emeghị ya ihe ọ bụla,
26 N’ihi na ụdị nnukwu onye nchụàjà a kwesịrị anyị,+ onye na-eguzosi ike n’ihe,+ onye na-adịghị aghụghọ,+ onye a na-emerụghị emerụ,+ onye e kewapụrụ n’ebe ndị mmehie nọ,+ o wee dị elu karịa eluigwe.+