Jems 1:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Obi ụtọ na-adịrị onye na-atachi obi n’ọnwụnwa,+ n’ihi na mgbe a nwapụtara ya, ọ ga-anata okpueze bụ́ ndụ,+ nke Jehova kwere nkwa inye ndị hụrụ ya n’anya.+
12 Obi ụtọ na-adịrị onye na-atachi obi n’ọnwụnwa,+ n’ihi na mgbe a nwapụtara ya, ọ ga-anata okpueze bụ́ ndụ,+ nke Jehova kwere nkwa inye ndị hụrụ ya n’anya.+