2 Pita 1:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi na ọ bụrụ na ihe ndị a adịghị n’ime onye ọ bụla, onye ahụ kpuru ìsì, o mechiri anya ya ka ọ ghara ịhụ ìhè,+ o chefuwokwa+ na a sachapụrụ ya+ mmehie o mere ogologo oge gara aga.
9 N’ihi na ọ bụrụ na ihe ndị a adịghị n’ime onye ọ bụla, onye ahụ kpuru ìsì, o mechiri anya ya ka ọ ghara ịhụ ìhè,+ o chefuwokwa+ na a sachapụrụ ya+ mmehie o mere ogologo oge gara aga.