5 “‘Ya mere, cheta ebe i si daa, chegharịakwa,+ mewe ihe ndị ị na-eme na mbụ. Ọ bụrụ na i meghị otú ahụ, aga m abịakwute gị,+ m ga-ewepụkwa ihe ndọba oriọna gị+ n’ọnọdụ ya, ma ọ bụrụ na i chegharịghị.
3 Ya mere, na-echeta ihe ị natara+ na ihe ị nụrụ, na-edebekwa ya,+ ma chegharịa.+ N’ezie, ọ bụrụ na i tetaghị,+ m ga-abịa dị ka onye ohi,+ ị gaghịkwa ama oge awa m ga-abịakwasị gị.+