1 Jọn 5:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 n’ihi na ihe ọ bụla a mụrụ+ site na Chineke na-emeri ụwa.+ Ọ bụ okwukwe+ anyị bụ ihe anyị ji+ merie+ ụwa. Mkpughe 2:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Onye meriri emeri, debekwa ihe m nyere n’iwu ruo ọgwụgwụ,+ m ga-enye ya ikike ịchị mba niile,+ Mkpughe 12:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ha merikwara ya+ n’ihi ọbara Nwa Atụrụ ahụ,+ na n’ihi okwu ha gbara àmà ya,+ ha ahụghịkwa mkpụrụ obi ha+ n’anya ọbụna n’ihu ọnwụ.
4 n’ihi na ihe ọ bụla a mụrụ+ site na Chineke na-emeri ụwa.+ Ọ bụ okwukwe+ anyị bụ ihe anyị ji+ merie+ ụwa.
11 Ha merikwara ya+ n’ihi ọbara Nwa Atụrụ ahụ,+ na n’ihi okwu ha gbara àmà ya,+ ha ahụghịkwa mkpụrụ obi ha+ n’anya ọbụna n’ihu ọnwụ.