Abụ Ọma 141:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ka ekpere m bụrụ ihe a kwadebere n’ihu gị+ dị ka ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ,+Ka mgbasa m na-agbasa ọbụ aka m dịrị ka àjà ọka* a na-achụ ná mgbede.+ Mkpughe 8:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Anwụrụ ọkụ nke ihe nsure ọkụ ahụ na-esi ísì ụtọ nke si n’aka mmụọ ozi ahụ wee soro ekpere+ ndị nsọ rịgoo n’ihu Chineke.
2 Ka ekpere m bụrụ ihe a kwadebere n’ihu gị+ dị ka ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ,+Ka mgbasa m na-agbasa ọbụ aka m dịrị ka àjà ọka* a na-achụ ná mgbede.+
4 Anwụrụ ọkụ nke ihe nsure ọkụ ahụ na-esi ísì ụtọ nke si n’aka mmụọ ozi ahụ wee soro ekpere+ ndị nsọ rịgoo n’ihu Chineke.