Abụ Ọma 15:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Jehova, ònye ga-abụ ọbịa n’ụlọikwuu gị?+Ònye ga-ebi n’ugwu nsọ gị?+ Mkpughe 21:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 M wee nụ ka otu oké olu si n’ocheeze ahụ na-asị: “Lee! Ụlọikwuu+ nke Chineke dịnyeere mmadụ, ya na ha ga-ebikwa,+ ha ga-abụkwa ndị nke ya.+ Chineke n’onwe ya ga-anọnyekwara ha.+
3 M wee nụ ka otu oké olu si n’ocheeze ahụ na-asị: “Lee! Ụlọikwuu+ nke Chineke dịnyeere mmadụ, ya na ha ga-ebikwa,+ ha ga-abụkwa ndị nke ya.+ Chineke n’onwe ya ga-anọnyekwara ha.+