Ezikiel 2:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “Ma gị onwe gị, nwa nke mmadụ, nụrụ ihe m na-agwa gị. Enupụkwala isi dị ka ụlọ a nke na-enupụ isi.+ Meghee ọnụ gị rie ihe m na-enye gị.”+
8 “Ma gị onwe gị, nwa nke mmadụ, nụrụ ihe m na-agwa gị. Enupụkwala isi dị ka ụlọ a nke na-enupụ isi.+ Meghee ọnụ gị rie ihe m na-enye gị.”+