2 Ihe E Mere 4:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 O wee jiri ọlaedo rụọ ihe ndọba oriọna.+ Ha dị iri ma yie ibe ha.+ O wee dọba ha n’ụlọ nsọ, ise n’aka nri, ise n’aka ekpe.+ Mkpughe 1:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Banyere ihe nzuzo dị nsọ nke kpakpando asaa+ ahụ ị hụrụ n’aka nri m, nakwa banyere ihe ndọba oriọna asaa ahụ e ji ọlaedo rụọ:+ Kpakpando asaa ahụ pụtara ndị mmụọ ozi nke ọgbakọ asaa ahụ, ihe ndọba oriọna asaa ahụ pụtara ọgbakọ asaa.+
7 O wee jiri ọlaedo rụọ ihe ndọba oriọna.+ Ha dị iri ma yie ibe ha.+ O wee dọba ha n’ụlọ nsọ, ise n’aka nri, ise n’aka ekpe.+
20 Banyere ihe nzuzo dị nsọ nke kpakpando asaa+ ahụ ị hụrụ n’aka nri m, nakwa banyere ihe ndọba oriọna asaa ahụ e ji ọlaedo rụọ:+ Kpakpando asaa ahụ pụtara ndị mmụọ ozi nke ọgbakọ asaa ahụ, ihe ndọba oriọna asaa ahụ pụtara ọgbakọ asaa.+