Abụ Ọma 35:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Mgbe m na-ete ụkwụ, ha ṅụrịrị ọṅụ wee gbakọọ;+Ha gbakọrọ imegide m,+Tituo m na mberede;+Ha dọriri m, ha emechighị ọnụ.+ Ilu 24:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Mgbe onye iro gị dara, aṅụrịla ọṅụ; mgbe e mere ka ọ sụọ ngọngọ, ka obi gị ghara inwe aṅụrị,+
15 Mgbe m na-ete ụkwụ, ha ṅụrịrị ọṅụ wee gbakọọ;+Ha gbakọrọ imegide m,+Tituo m na mberede;+Ha dọriri m, ha emechighị ọnụ.+