Ezikiel 37:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “‘Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova gwara ọkpụkpụ ndị a: “Lee, m ga-eme ka ume ndụ baa n’ime unu, unu ga-adịkwa ndụ ọzọ.+
5 “‘Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova gwara ọkpụkpụ ndị a: “Lee, m ga-eme ka ume ndụ baa n’ime unu, unu ga-adịkwa ndụ ọzọ.+