Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Aịzaya 6:11
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 11 M wee sị: “Jehova, ruo ole mgbe?”+ O wee sị: “Ruo mgbe obodo niile ghọrọ mkpọmkpọ ebe, n’enweghị onye bi ha, ruo mgbe ụlọ niile na-enweghị mmadụ nọ ha, mgbe e bibiwokwara ala a mee ka ọ tọgbọrọ n’efu;+

  • Jeremaya 4:7
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 7 Ọ pụtawo dị ka ọdụm nke si n’obere ọhịa ọ nọ pụta,+ onye ahụ nke na-ebibi mba dị iche iche amalitewo njem;+ o siwo n’obodo ya bilie ka o mee ka ala gị bụrụ ihe ijuanya. Obodo gị niile ga-aghọ mkpọmkpọ ebe nke na ọ dịghị onye ga-ebi na ha.+

  • Jeremaya 26:18
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 18 “Maịka+ onye Moreshet+ nọ na-ebu amụma n’ụbọchị Hezekaya bụ́ eze Juda+ wee na-agwa ndị Juda niile, sị, ‘Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru: “A ga-akọ Zayọn dị ka ubi,+ Jeruselem ga-aghọkwa mkpọmkpọ ebe,+ ugwu nke Ụlọ Nsọ ga-adị ka ebe ndị dị elu dị n’oké ọhịa.”’+

  • Maịka 3:12
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 12 Ya mere, a ga-akọ Zayọn dị ka ubi n’ihi unu, Jeruselem ga-aghọkwa mkpọmkpọ ebe,+ ugwu ụlọ nsọ ga-adịkwa ka ebe dị elu nke dị n’oké ọhịa.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya