Mkpughe 11:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 M ga-emekwa ka ndị àmà m abụọ+ yiri ákwà iru uju+ buo amụma+ ruo otu puku ụbọchị na narị ụbọchị abụọ na iri isii.” Mkpughe 12:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ma e nyere nwaanyị ahụ nku abụọ nke nnukwu ugo,+ ka o wee fega n’ala ịkpa,+ bụ́ ebe a kwadebeere ya; n’ebe ahụ ka e nyere ya nri+ ruo otu oge na oge abụọ na ọkara otu oge+ n’ebe agwọ ahụ na-anọghị.+
3 M ga-emekwa ka ndị àmà m abụọ+ yiri ákwà iru uju+ buo amụma+ ruo otu puku ụbọchị na narị ụbọchị abụọ na iri isii.”
14 Ma e nyere nwaanyị ahụ nku abụọ nke nnukwu ugo,+ ka o wee fega n’ala ịkpa,+ bụ́ ebe a kwadebeere ya; n’ebe ahụ ka e nyere ya nri+ ruo otu oge na oge abụọ na ọkara otu oge+ n’ebe agwọ ahụ na-anọghị.+