Daniel 7:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “Ma, lee! e nwere anụ ọhịa ọzọ, bụ́ nke abụọ, o yiri anụ ọhịa bea.+ O weliri otu akụkụ ya elu,+ ọ kpụkwa ọgịrịga atọ n’ọnụ, tagide ha ezé; ha nọkwa na-asị ya, ‘Bilie, rie anụ buru ibu.’+
5 “Ma, lee! e nwere anụ ọhịa ọzọ, bụ́ nke abụọ, o yiri anụ ọhịa bea.+ O weliri otu akụkụ ya elu,+ ọ kpụkwa ọgịrịga atọ n’ọnụ, tagide ha ezé; ha nọkwa na-asị ya, ‘Bilie, rie anụ buru ibu.’+