40 N’ihi na nke a bụ uche Nna m, na onye ọ bụla nke na-ahụ Ọkpara ahụ ma nwee okwukwe na ya ga-enwe ndụ ebighị ebi,+ m ga-akpọlitekwa ya n’ọnwụ n’ụbọchị ikpeazụ.”+
8 “Degakwara mmụọ ozi+ nke ọgbakọ dị na Smeana akwụkwọ, sị: Ihe ndị a ka ‘Onye Mbụ na Onye Ikpeazụ’+ na-ekwu, onye ghọrọ onye nwụrụ anwụ ma dị ndụ ọzọ,+