Jenesis 9:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Onye ọ bụla nke na-awụfu ọbara mmadụ, mmadụ ga-awụfu ọbara ya,+ n’ihi na Chineke kere mmadụ n’oyiyi ya. Matiu 26:52 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 52 Jizọs wee sị ya: “Mịghachi mma agha gị n’ọbọ ya,+ n’ihi na ndị niile na-eji mma agha ga-ala n’iyi site ná mma agha.+
6 Onye ọ bụla nke na-awụfu ọbara mmadụ, mmadụ ga-awụfu ọbara ya,+ n’ihi na Chineke kere mmadụ n’oyiyi ya.
52 Jizọs wee sị ya: “Mịghachi mma agha gị n’ọbọ ya,+ n’ihi na ndị niile na-eji mma agha ga-ala n’iyi site ná mma agha.+