Jeremaya 39:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ma Nebuzaradan bụ́ onyeisi ndị nche hapụrụ ụfọdụ n’ime ha, bụ́ ndị ọ na-enweghị ka ọ hà ha, ndị na-enweghị ihe ọ bụla, n’ala Juda;+ n’ụbọchị ahụ, o nyere ha ubi vaịn na ọrụ nke ọ manyere ha ka ha na-arụ.+ Jeremaya 52:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Nebuzaradan onyeisi ndị nche hapụrụ ụfọdụ ndị ọ na-enweghị ka ọ hà ha n’ala ahụ ka ha fọdụ wee bụrụ ndị ọrụ ubi vaịn na ndị a na-amanye ịrụ ọrụ.+
10 Ma Nebuzaradan bụ́ onyeisi ndị nche hapụrụ ụfọdụ n’ime ha, bụ́ ndị ọ na-enweghị ka ọ hà ha, ndị na-enweghị ihe ọ bụla, n’ala Juda;+ n’ụbọchị ahụ, o nyere ha ubi vaịn na ọrụ nke ọ manyere ha ka ha na-arụ.+
16 Nebuzaradan onyeisi ndị nche hapụrụ ụfọdụ ndị ọ na-enweghị ka ọ hà ha n’ala ahụ ka ha fọdụ wee bụrụ ndị ọrụ ubi vaịn na ndị a na-amanye ịrụ ọrụ.+