Ndị Efesọs 5:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 ka o wee chee ọgbakọ ahụ n’ihu onwe ya n’ịma mma ya,+ n’enweghị ntụpọ ma ọ bụ ahụ́ ndọlị ma ọ bụ ihe ọ bụla dị otú ahụ, kama ka o wee dị nsọ, gharakwa inwe mmerụ.+ Jud 24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Onye ahụ nke nwere ike ichebe+ unu ka unu ghara ịsụ ngọngọ, onye nwekwara ike iche unu n’ihu ebube ya dị ka ndị na-enweghị ntụpọ+ n’oké ọṅụ,
27 ka o wee chee ọgbakọ ahụ n’ihu onwe ya n’ịma mma ya,+ n’enweghị ntụpọ ma ọ bụ ahụ́ ndọlị ma ọ bụ ihe ọ bụla dị otú ahụ, kama ka o wee dị nsọ, gharakwa inwe mmerụ.+
24 Onye ahụ nke nwere ike ichebe+ unu ka unu ghara ịsụ ngọngọ, onye nwekwara ike iche unu n’ihu ebube ya dị ka ndị na-enweghị ntụpọ+ n’oké ọṅụ,