Ndị Hibru 13:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ihi ya, Jizọs tara ahụhụ ná mpụga ọnụ ụzọ ámá,+ ka o wee jiri ọbara ya+ doo ndị mmadụ nsọ.+ Mkpughe 22:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 N’azụ obodo ka nkịta+ na ndị na-eme mgbaasị+ na ndị na-akwa iko+ na ndị na-egbu ọchụ na ndị na-ekpere arụsị na onye ọ bụla nke nwere mmasị n’ịgha ụgha, nke na-aghakwa ụgha,+ nọ.’
15 N’azụ obodo ka nkịta+ na ndị na-eme mgbaasị+ na ndị na-akwa iko+ na ndị na-egbu ọchụ na ndị na-ekpere arụsị na onye ọ bụla nke nwere mmasị n’ịgha ụgha, nke na-aghakwa ụgha,+ nọ.’