Daniel 7:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ma banyere mpi iri ahụ, ndị eze iri ga-esi n’alaeze ahụ bilie;+ eze ọzọ ga-ebili mgbe ha bilisịrị, ya onwe ya ga-adị iche ná ndị nke mbụ,+ ọ ga-ewedakwa ndị eze atọ ala.+ Mkpughe 17:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “Mpi iri ahụ ị hụrụ pụtara ndị eze iri,+ bụ́ ndị na-anatabeghị alaeze, ma ha na anụ ọhịa ahụ ga-anata ikike dị ka ndị eze ruo otu awa.
24 Ma banyere mpi iri ahụ, ndị eze iri ga-esi n’alaeze ahụ bilie;+ eze ọzọ ga-ebili mgbe ha bilisịrị, ya onwe ya ga-adị iche ná ndị nke mbụ,+ ọ ga-ewedakwa ndị eze atọ ala.+
12 “Mpi iri ahụ ị hụrụ pụtara ndị eze iri,+ bụ́ ndị na-anatabeghị alaeze, ma ha na anụ ọhịa ahụ ga-anata ikike dị ka ndị eze ruo otu awa.