1 Ndị Kọrịnt 11:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 N’ihi na a ghaghịkwa inwe òtù dị iche iche+ n’etiti unu, ka ndị omume ha dị mma wee pụta ìhè n’etiti unu.+ Mkpughe 2:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Otú ahụkwa ka i nwere ndị jidesiri ozizi nke òtù Nikọleyọs ike.+
19 N’ihi na a ghaghịkwa inwe òtù dị iche iche+ n’etiti unu, ka ndị omume ha dị mma wee pụta ìhè n’etiti unu.+