Aịzaya 34:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ehihie ma ọ bụ n’abalị, a gaghị emenyụ ya emenyụ; anwụrụ ọkụ ya ga na-akwụgo ruo mgbe ebighị ebi.+ Ọ ga-abụ ebe kpọrọ nkụ site n’ọgbọ ruo n’ọgbọ;+ ruo mgbe niile ebighị ebi, ọ dịghị onye ga-esi na ya gafee.+
10 N’ehihie ma ọ bụ n’abalị, a gaghị emenyụ ya emenyụ; anwụrụ ọkụ ya ga na-akwụgo ruo mgbe ebighị ebi.+ Ọ ga-abụ ebe kpọrọ nkụ site n’ọgbọ ruo n’ọgbọ;+ ruo mgbe niile ebighị ebi, ọ dịghị onye ga-esi na ya gafee.+