Mkpughe 4:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ocheeze iri abụọ na anọ gbakwara ocheeze ahụ gburugburu, ahụkwara m ka ndị okenye+ iri abụọ na anọ+ ndị yi uwe elu na-acha ọcha+ nọ ọdụ n’ocheeze ndị a,+ ha kpukwa okpueze ọlaedo n’isi ha.+
4 Ocheeze iri abụọ na anọ gbakwara ocheeze ahụ gburugburu, ahụkwara m ka ndị okenye+ iri abụọ na anọ+ ndị yi uwe elu na-acha ọcha+ nọ ọdụ n’ocheeze ndị a,+ ha kpukwa okpueze ọlaedo n’isi ha.+