Matiu 22:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 O wee zipụ ndị ohu ya ka ha gaa kpọọ ndị a kpọrọ òkù ịbịa oriri alụmdi na nwunye ahụ,+ ma ha ekweghị ịbịa.+ Luk 14:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 O wee zipụ ohu ya n’oge awa a ga-eri nri anyasị ahụ ka ọ gaa gwa ndị ahụ a kpọrọ òkù, sị, ‘Bịanụ,+ n’ihi na a kwadowo ihe niile.’
3 O wee zipụ ndị ohu ya ka ha gaa kpọọ ndị a kpọrọ òkù ịbịa oriri alụmdi na nwunye ahụ,+ ma ha ekweghị ịbịa.+
17 O wee zipụ ohu ya n’oge awa a ga-eri nri anyasị ahụ ka ọ gaa gwa ndị ahụ a kpọrọ òkù, sị, ‘Bịanụ,+ n’ihi na a kwadowo ihe niile.’