Jọn 3:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 N’ihi na onye ahụ Chineke zitere na-ekwu ihe Chineke kwuru,+ n’ihi na ọ dịghị atụ̀ mmụọ nsọ ọ na-enye atụ̀.+ Jọn 8:47 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 47 Onye si na Chineke na-ege ntị n’okwu Chineke.+ Ọ bụ ya mere unu adịghị ege ntị, n’ihi na unu esiteghị na Chineke.”+
34 N’ihi na onye ahụ Chineke zitere na-ekwu ihe Chineke kwuru,+ n’ihi na ọ dịghị atụ̀ mmụọ nsọ ọ na-enye atụ̀.+
47 Onye si na Chineke na-ege ntị n’okwu Chineke.+ Ọ bụ ya mere unu adịghị ege ntị, n’ihi na unu esiteghị na Chineke.”+