Ọrụ Ndịozi 10:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ma Pita dọlitere ya, sị: “Bilie; mụ onwe m kwa bụ mmadụ.”+ Mkpughe 22:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ma ọ gwara m, sị: “Kpachara anya! Emela ya! Abụ m naanị ohu ibe gị na ohu ụmụnna gị bụ́ ndị amụma,+ nakwa ohu ndị na-edebe okwu nke dị n’akwụkwọ mpịakọta a. Fee Chineke.”+
9 Ma ọ gwara m, sị: “Kpachara anya! Emela ya! Abụ m naanị ohu ibe gị na ohu ụmụnna gị bụ́ ndị amụma,+ nakwa ohu ndị na-edebe okwu nke dị n’akwụkwọ mpịakọta a. Fee Chineke.”+