2 Ndị Tesalonaịka 2:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Mgbe ahụ, a ga-ekpughe onye ahụ na-emebi iwu, onye Onyenwe anyị Jizọs ga-eji mmụọ nke ọnụ+ ya gbuo, bibiekwa ya site n’ime ka ọnụnọ ya+ pụta ìhè.+ Mkpughe 1:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ọ chịkwa kpakpando asaa n’aka nri ya,+ otu ogologo mma agha dị nkọ nke nwere ihu abụọ+ sikwa n’ọnụ ya pụta, ihu ya dịkwa ka anyanwụ nke na-achasi ike.+
8 Mgbe ahụ, a ga-ekpughe onye ahụ na-emebi iwu, onye Onyenwe anyị Jizọs ga-eji mmụọ nke ọnụ+ ya gbuo, bibiekwa ya site n’ime ka ọnụnọ ya+ pụta ìhè.+
16 Ọ chịkwa kpakpando asaa n’aka nri ya,+ otu ogologo mma agha dị nkọ nke nwere ihu abụọ+ sikwa n’ọnụ ya pụta, ihu ya dịkwa ka anyanwụ nke na-achasi ike.+