Abụ Ọma 2:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ị ga-eji mkpanaka ígwè kụpịa ha,+Ị ga-akụri ha ka arịa ọkpụite kpụrụ.”+ Mkpughe 2:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 ọ ga-ejikwa mkpanaka ígwè zụọ ndị mmadụ dị ka atụrụ,+ ka e wee kụrisịa ha dị ka arịa e ji ụrọ kpụọ,+ dị ka m natara ikike n’aka Nna m, Mkpughe 12:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 O wee mụọ ọkpara,+ bụ́ nwa nwoke, onye ga-eji mkpanaka ígwè+ zụọ mba niile dị ka atụrụ. E kukwaara nwa ya gaa n’ebe Chineke nọ nakwa n’ebe ocheeze ya dị.+
27 ọ ga-ejikwa mkpanaka ígwè zụọ ndị mmadụ dị ka atụrụ,+ ka e wee kụrisịa ha dị ka arịa e ji ụrọ kpụọ,+ dị ka m natara ikike n’aka Nna m,
5 O wee mụọ ọkpara,+ bụ́ nwa nwoke, onye ga-eji mkpanaka ígwè+ zụọ mba niile dị ka atụrụ. E kukwaara nwa ya gaa n’ebe Chineke nọ nakwa n’ebe ocheeze ya dị.+