Jenesis 3:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Agwọ+ kasị dị akọ+ n’ime anụ ọhịa niile Jehova bụ́ Chineke kere.+ O wee malite ịgwa nwaanyị ahụ,+ sị: “Ọ̀ bụ eziokwu na Chineke sịrị unu erila mkpụrụ si n’osisi ọ bụla dị n’ubi a?”+
3 Agwọ+ kasị dị akọ+ n’ime anụ ọhịa niile Jehova bụ́ Chineke kere.+ O wee malite ịgwa nwaanyị ahụ,+ sị: “Ọ̀ bụ eziokwu na Chineke sịrị unu erila mkpụrụ si n’osisi ọ bụla dị n’ubi a?”+