2 Ndị Kọrịnt 8:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 na n’oge ha nọ ná mmekpa ahụ́ n’ihi oké ule ha nọ na ya, ọṅụ dị ukwuu ha nwere kpaliri ha igosi na ha bara ọgaranya n’ụzọ ime mmụọ+ site n’oké mmesapụ aka ha, n’agbanyeghị na ha dara ogbenye nke ukwuu. Ndị Hibru 2:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 N’ihi na ebe ya onwe ya tara ahụhụ mgbe a na-ele ya ule,+ o nwere ike ịgbatara ndị a na-ele ule ọsọ enyemaka.+
2 na n’oge ha nọ ná mmekpa ahụ́ n’ihi oké ule ha nọ na ya, ọṅụ dị ukwuu ha nwere kpaliri ha igosi na ha bara ọgaranya n’ụzọ ime mmụọ+ site n’oké mmesapụ aka ha, n’agbanyeghị na ha dara ogbenye nke ukwuu.
18 N’ihi na ebe ya onwe ya tara ahụhụ mgbe a na-ele ya ule,+ o nwere ike ịgbatara ndị a na-ele ule ọsọ enyemaka.+