Jenesis 40:2, 3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 N’ihi ya, Fero wesara mmadụ abụọ ahụ na-ejere ya ozi iwe, ya bụ, onyeisi ndị na-ebunye ya mmanya na onyeisi ndị na-emere ya achịcha.+ 3 O wee tụba ha n’ụlọ nga dị n’ụlọ onyeisi ndị nche,+ bụ́ ebe a tụrụ Josef mkpọrọ.+
2 N’ihi ya, Fero wesara mmadụ abụọ ahụ na-ejere ya ozi iwe, ya bụ, onyeisi ndị na-ebunye ya mmanya na onyeisi ndị na-emere ya achịcha.+ 3 O wee tụba ha n’ụlọ nga dị n’ụlọ onyeisi ndị nche,+ bụ́ ebe a tụrụ Josef mkpọrọ.+