Daniel 2:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Ma, e nwere Chi nọ n’eluigwe, Onye na-eme ka a mata ihe nzuzo.+ O meekwala ka Eze Nebukadneza mara ihe ga-eme n’oge ikpeazụ. Ihe a bụ nrọ ị rọrọ na ọhụụ ị hụrụ mgbe i dina n’àkwà* gị: Emọs 3:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 N’ihi na Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova agaghị eme ihe ọ bụlaMa ọ bụrụ na o bughị ụzọ mee ka ndị amụma ya mara ihe ọ na-achọghị ka ndị ọzọ mara.+
28 Ma, e nwere Chi nọ n’eluigwe, Onye na-eme ka a mata ihe nzuzo.+ O meekwala ka Eze Nebukadneza mara ihe ga-eme n’oge ikpeazụ. Ihe a bụ nrọ ị rọrọ na ọhụụ ị hụrụ mgbe i dina n’àkwà* gị:
7 N’ihi na Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova agaghị eme ihe ọ bụlaMa ọ bụrụ na o bughị ụzọ mee ka ndị amụma ya mara ihe ọ na-achọghị ka ndị ọzọ mara.+