Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jenesis 44:18
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 18 Juda gara ya nso, sị ya: “Nna m ukwu, m na-arịọ gị arịrịọ. Biko, ka ohu gị gwatụ gị okwu. Ewesala ohu gị iwe, n’ihi na gị na Fero bụ otu.+

  • Jenesis 45:8
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 8 N’ihi ya, ọ bụghị unu zitere m ebe a, kama ọ bụ ezi Chineke zitere m ka o wee mee ka m bụrụ onye ndụmọdụ* Fero, meekwa ka m bụrụ onyeisi n’ụlọ ya niile na onye na-achị Ijipt niile.+

  • Ọrụ Ndịozi 7:9, 10
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 9 Ndị nna nna anyị a nweere Josef nwanne ha anyaụfụ+ ma resị ya ndị Ijipt.+ Ma Chineke nọnyeere ya.+ 10 Ọ napụtara ya n’oge niile a na-akpagbu ya, nye ya amamihe ma mee ka ihe ya masị Fero bụ́ eze Ijipt. Fero mere ya onye na-achị Ijipt nakwa ezinụlọ ya niile.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya