Jenesis 41:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Ma afọ asaa ahụ gachaa, a ga-enwe afọ asaa ụnwụ ga-adị ebe niile. A ga-echefukwa oge ahụ nri juru ebe niile n’Ijipt. Ụnwụ ahụ ga-emebisị ala a.+ Ọrụ Ndịozi 7:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ma ụnwụ dara ebe niile n’Ijipt nakwa na Kenan, nke mere ndị mmadụ ji taa ezigbo ahụhụ, ndị nna nna anyị ahụghịkwa nri ọ bụla.+
30 Ma afọ asaa ahụ gachaa, a ga-enwe afọ asaa ụnwụ ga-adị ebe niile. A ga-echefukwa oge ahụ nri juru ebe niile n’Ijipt. Ụnwụ ahụ ga-emebisị ala a.+
11 Ma ụnwụ dara ebe niile n’Ijipt nakwa na Kenan, nke mere ndị mmadụ ji taa ezigbo ahụhụ, ndị nna nna anyị ahụghịkwa nri ọ bụla.+