Jenesis 46:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Ndị ezinụlọ Jekọb niile ndị so ya bata n’Ijipt dị mmadụ* iri isii na isii,+ ma e wepụ ndị nwunye ụmụ Jekọb.
26 Ndị ezinụlọ Jekọb niile ndị so ya bata n’Ijipt dị mmadụ* iri isii na isii,+ ma e wepụ ndị nwunye ụmụ Jekọb.