Jenesis 47:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Josef nọkwa na-enye nna ya na ụmụnne ya na ezinụlọ nna ya niile ihe oriri.* Ọ na-enye ezinụlọ nke ọ bụla ihe ga-ezuru ha na ụmụ ha.
12 Josef nọkwa na-enye nna ya na ụmụnne ya na ezinụlọ nna ya niile ihe oriri.* Ọ na-enye ezinụlọ nke ọ bụla ihe ga-ezuru ha na ụmụ ha.