Jenesis 43:34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 Josef si na tebụl ya na-ebunye ha nri. Ma ọ na-eme ka nke a na-ebunye Benjamin jiri okpukpu ise karịa nke ụmụnne ya niile.+ Ya na ha wee na-eri, na-aṅụ, ruo mgbe afọ juru ha.
34 Josef si na tebụl ya na-ebunye ha nri. Ma ọ na-eme ka nke a na-ebunye Benjamin jiri okpukpu ise karịa nke ụmụnne ya niile.+ Ya na ha wee na-eri, na-aṅụ, ruo mgbe afọ juru ha.